Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

MATIU 9:8 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 9:8 IGBOB (Bible Nso)

Ma mb͕e ìgwè madu nile huru ya, ha turu egwu, we nye Chineke otuto, Onye nyere madu ike di otú a.

Kekọrịta
MATIU 9 IGBOB

MATIU 9:8 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Mgbe igwe mmadụ a hụrụ ihe ahụ mere, akpata oyi jụrụ ha nʼahụ nʼihi egwu. Ha tokwara Chineke onye na-enye ụmụ mmadụ ikike dị otu a.

Kekọrịta
MATIU 9 BIU