Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

MATIU 9:7 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 9:7 IGBOB (Bible Nso)

O we bilie, la n'ulo-ya.

Kekọrịta
MATIU 9 IGBOB

MATIU 9:7 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Nwoke ahụ biliri, chịrị ute ya laa nʼụlọ ya.

Kekọrịta
MATIU 9 BIU