Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

MATIU 9:34 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 9:34 IGBOB (Bible Nso)

Ma ndi-Farisi nāsi, N'ike onye-isi ndi-mọ ọjọ ka Ọ nāchupu ndi-mọ ọjọ.

Kekọrịta
MATIU 9 IGBOB

MATIU 9:34 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ma ndị Farisii sịrị, “Ọ bụ ekwensu, eze ndị mmụọ ọjọọ, na-enye ya ike ịchụpụ mmụọ ọjọọ.”

Kekọrịta
MATIU 9 BIU