Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

MATIU 9:32 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 9:32 IGBOB (Bible Nso)

Mb͕e ha nāpu, le, ekutara Ya onye-ob͕i nke mọ ọjọ ji.

MATIU 9:32 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Mgbe ndị a sitere nʼebe ahụ pụọ, ndị ọzọ buteere ya nwoke dara ogbi, onye mmụọ ọjọọ bikwa nʼime ya.