Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

MATIU 9:3 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 9:3 IGBOB (Bible Nso)

Ma le, ufọdu n'etiti ndi-ode-akwukwọ kwuru nime onwe-ha, si, Nwoke a nēkwulu Chineke.

Kekọrịta
MATIU 9 IGBOB

MATIU 9:3 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Nʼoge a, ụfọdụ ndị ozizi iwu nke ndị Juu nọ nʼebe ahụ sịrịtara onwe ha, “Nwoke a na-ekwulu Chineke.”

Kekọrịta
MATIU 9 BIU