MATIU 9:22 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 9:22 IGBOB (Bible Nso)
Ma Jisus chighariri, we hu ya, si, Nwam nwanyi, nwe obi-ike; okwukwe-gi azọputawo gi. Ewe site n'oge hour ahu zọputa nwanyi ahu.
Kekọrịta
MATIU 9 IGBOBMATIU 9:22 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Jisọs chigharịrị lee ya anya sị ya, “Ada m, nwee obi ike, nʼihi na e sitela nʼokwukwe gị mee ka ahụ dị gị mma.” Ahụ dịkwara nwanyị ahụ mma site nʼoge ahụ.
Kekọrịta
MATIU 9 BIU