Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

MATIU 9:20 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 9:20 IGBOB (Bible Nso)

Ma le, otù nwanyi, nke nwere orùrù-ọbara arọ iri na abua, biara n'azu Ya, we metu ọnu-ọnu uwe-Ya aka

Kekọrịta
MATIU 9 IGBOB

MATIU 9:20 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ma o nwere otu nwanyị onye ahụ na-esighị ike. Nwanyị a anọọla nʼọrịa a afọ iri na abụọ. Ọ bụkwa ọrịa oruru ọbara nke na-adịghị akwụsị akwụsị ka ọ na-arịa. Nwanyị a sitere nʼazụ bịaruo ya nso, metụ ọnụ uwe ya aka.

Kekọrịta
MATIU 9 BIU