Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

MATIU 9:2 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 9:2 IGBOB (Bible Nso)

Ma le, ha butere Ya onye akuku-aru-ya nwuru anwu, tọb͕ọrọ n'ihe-ndina: mb͕e Jisus huru okwukwe-ha Ọ si onye ahu akuku-aru-ya nwuru anwu, Nwa, nwe obi-ike; anāb͕aghara gi nmehie-gi nile.

MATIU 9:2 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ndị ikom ụfọdụ butere ya otu nwoke akụkụ ahụ ya kpọnwụrụ akpọnwụ, bụ onye dina nʼute. Mgbe Jisọs hụrụ okwukwe ndị ahụ, ọ gwara onye ọrịa ahụ okwu sị ya, “Nwee obi ike nwa m nwoke nʼihi na a gbagharala gị mmehie gị niile.”