Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

MATIU 9:18 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 9:18 IGBOB (Bible Nso)

Mb͕e Ọ nāgwa ha okwu ndia, le, otù onye-isi biara, we kpọ isi ala nye Ya, si, Nwam nwayi anwuruwo ọbuná ub͕u a: otú ọ di, bia bikwasi ya aka-Gi, na ọ gādi ndu.

Kekọrịta
MATIU 9 IGBOB

MATIU 9:18 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Mgbe ọ nọ na-ekwu okwu, otu onyeisi ụlọ ekpere bịara kpọọ isiala nye ya, sị, “Ọ dịbeghị anya nwa m nwanyị nwụrụ. Otu ọ dị, bịa ka ị bikwasị ya aka gị. Ọ ga-ebili dịkwa ndụ ọzọ.”

Kekọrịta
MATIU 9 BIU