Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

MATIU 9:17 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 9:17 IGBOB (Bible Nso)

Ha adighi-ab͕aye kwa manya-vine ọhu na karama-akpukpọ ochie: eme otú a, karama-akpukpọ ahu ab͕awa, manya-vine ahu we wusì, karama-akpukpọ ahu ala kwa n'iyì: ma ha nāb͕aye manya-vine ọhu na karama-akpukpọ ọhu, anēdebe ha abua nke-ọma.

Kekọrịta
MATIU 9 IGBOB

MATIU 9:17 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ọ dịkwaghị onye ga-etinye mmanya ọhụrụ nʼime karama akpụkpọ ochie, nʼihi na karama ochie ahụ ga-agbawa mee ka mmanya ọhụrụ ahụ wufuo. Kama ọ dị mma itinye mmanya ọhụrụ nʼime karama akpụkpọ ọhụrụ, nke ga-echekwa ha abụọ nke ọma.”

Kekọrịta
MATIU 9 BIU