Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

MATIU 9:16 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 9:16 IGBOB (Bible Nso)

Ọ dighi kwa onye ọ bula nēwere iberibe ákwà ọb͕ub͕a ọhu tukwasi n'uwe ochie; n'ihi na nke kwesiri ímechi ya nādọkapu ihe n'aru uwe ahu, ndọka jọkariri njọ aputa.

Kekọrịta
MATIU 9 IGBOB

MATIU 9:16 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

“Ọ dịghị onye na-eji akwa ọhụrụ kwachie ebe akwa ochie siri dọkaa, nʼihi na akwa ahụ ga-esi nʼebe a kwachiri ya dọwaa; mee ka ọ dị njọ karịa ka ọ dị na mbụ.

Kekọrịta
MATIU 9 BIU