MATIU 9:14 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 9:14 IGBOB (Bible Nso)
Mb͕e ahu ndi nēso uzọ Jọn biakutere Ya, si, N'ìhi gini ka ayi onwe-ayi na ndi-Farisi nēbu ọnu ọtutu mb͕e, ma ndi nēso uzọ-Gi adighi-ebu ọnu?
Kekọrịta
MATIU 9 IGBOBMATIU 9:14 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Emesịa, ndị na-eso ụzọ Jọn bịara jụọ ya ajụjụ sị, “Gịnị mere ndị na-eso ụzọ gị adịghị ebu ọnụ dị ka anyị onwe anyị na ndị Farisii na-eme?”
Kekọrịta
MATIU 9 BIU