Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

MATIU 9:10 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 9:10 IGBOB (Bible Nso)

O rue, mb͕e Ọ nọduru na nri n'ulo-ya, le, ọtutu ndi-ọna-utu na ndi-nmehie biara so Jisus na ndi nēso uzọ-Ya nọdu na nri.

Kekọrịta
MATIU 9 IGBOB

MATIU 9:10 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Dị ka ọ nọdụrụ ala iri nri uhuruchi nʼụlọ Matiu, ọtụtụ ndị ọna ụtụ na ndị mmehie sooro ya na ndị na-eso ụzọ ya nọdụ na-eri nri.

Kekọrịta
MATIU 9 BIU