MATIU 8:5 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 8:5 IGBOB (Bible Nso)
Mb͕e Ọ batara na Kapanaum, otù ọchi-agha nāchi ọgu ndi-agha ise biakutere Ya, nāriọ Ya
Kekọrịta
MATIU 8 IGBOBMATIU 8:5 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ọ banyere na Kapanọm, otu onye ọchịagha bịakwutere ya rịọọ ka o nyere ya aka.
Kekọrịta
MATIU 8 BIU