MATIU 8:32 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 8:32 IGBOB (Bible Nso)
O we si ha, Labanu. Ha we puta, je ba n'ìgwè ezì ahu: ma le, ìgwè ezì ahu nile nudara n'ebe ahu di nkputankpu dabà n'oké osimiri, nwua nime miri.
Kekọrịta
MATIU 8 IGBOBMATIU 8:32 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ nyere ha iwu sị ha, “Ngwa, gaanụ!” Ha sitere nʼime mmadụ abụọ ahụ pụta banye nʼime igwe ezi ahụ. Otu mgbe ahụ kwa, ezi ndị ahụ niile gbaara ọsọ site na mkputamkpu ala ọnụ mmiri ahụ dabanyechaa nʼime mmiri ahụ. Ha nwụkwara nʼime ya.
Kekọrịta
MATIU 8 BIU