Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

MATIU 8:29 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 8:29 IGBOB (Bible Nso)

Ma le, ha tiri nkpu, si, Gini ka ayi na Gi nwekọrọ, Gi Ọkpara Chineke? Ì biara ebe a imekpa ayi aru mb͕e oge-ayi akērughi?

Kekọrịta
MATIU 8 IGBOB

MATIU 8:29 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ngwangwa, ha tiri mkpu bido na-ajụ ajụjụ sị, “Gịnị ka anyị na gị nwekọrọ, gị Ọkpara Chineke? Ị gaghị echekwa eche ka oge ruo tupu ibido ịta anyị ahụhụ?”

Kekọrịta
MATIU 8 BIU