Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

MATIU 8:22 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 8:22 IGBOB (Bible Nso)

Ma Jisus si ya, Som; rapu kwa ndi nwuru anwu ka ha lìe ndi nke ha ndi nwuru anwu.

Kekọrịta
MATIU 8 IGBOB

MATIU 8:22 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ma Jisọs zara sị ya, “Soro m ugbu a. Hapụ ndị nwụrụ anwụ ka ha lie ndị nwụrụ anwụ ibe ha.”

Kekọrịta
MATIU 8 BIU