MATIU 8:2 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 8:2 IGBOB (Bible Nso)
Ma le, onye-ekpenta biakutere Ya. nākpọ isi ala nye Ya, si, Onye-nwe-ayi, ọ buru na I nāchọ, I puru ime ka m'di ọcha.
Kekọrịta
MATIU 8 IGBOBMATIU 8:2 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ha na-aga nʼụzọ, otu onye ekpenta bịakwutere ya kpọọ isiala nye ya, rịọ ya sị, “Onyenwe m, ọ bụrụ na ị chọrọ, ị pụrụ ime ka m dị ọcha.”
Kekọrịta
MATIU 8 BIU