Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

MATIU 8:19 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 8:19 IGBOB (Bible Nso)

Otù ode-akwukwọ we biakute Ya, si Ya, Onye-ozizí, m'gēso Gi ebe ọ bula I nēje.

Kekọrịta
MATIU 8 IGBOB

MATIU 8:19 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Nʼoge ahụ, otu onye nʼetiti ndị na-ezi iwu bịakwutere ya sị ya, “Onye nkuzi, aga m eso gị gaa ebe ọbụla ị na-aga.”

Kekọrịta
MATIU 8 BIU