Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

MATIU 8:14 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 8:14 IGBOB (Bible Nso)

Mb͕e Jisus batasiri n'ulo Pita, O we hu nne nwunye-ya ka ọ tọb͕ọrọ n'aru-ọku.

Kekọrịta
MATIU 8 IGBOB

MATIU 8:14 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Mgbe Jisọs ruru nʼụlọ Pita, ọ chọpụtara na nne nwunye ya nwere ahụ ọkụ.

Kekọrịta
MATIU 8 BIU