MATIU 7:6 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 7:6 IGBOB (Bible Nso)
Unu enyela nkita ihe di nsọ, unu atuda-kwa-la pearl-unu n'iru ezì, ka ha ghara izọkwasi ha n'ukwu-ha ma eleghi anya, we chigharia, dọka unu.
Kesaa
MATIU 7 IGBOBMATIU 7:6 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Enyela nkịta ihe dị nsọ. Enyekwala ezi ihe dị oke ọnụahịa. Ha ga-azọtọ ha ma tụgharịakwa dọrie gị.
Kesaa
MATIU 7 BIU