Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

MATIU 7:5 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 7:5 IGBOB (Bible Nso)

Onye-iru-abua, buru uzọ tupu ntuhie ahu n'anya nke gi; mb͕e ahu ka i gēlegide anya itupu irighiri ahihia ahu n'anya nwa-nna-gi.

MATIU 7:5 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Onye ihu abụọ! Buru ụzọ wepụ obodobo osisi dị gị nʼanya ka i nwee ike ịhụzi ụzọ tụpụ ntakịrị ahịhịa nke dị nwanna gị nʼanya.