MATIU 7:29 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 7:29 IGBOB (Bible Nso)
n'ihi na Ọ nēzí ha ihe dika O nwere ike ọ bughi kwa dika ndi-ode-akwukwọ-ha.
Kekọrịta
MATIU 7 IGBOBMATIU 7:29 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi na o ziri ihe dịka onye nwere ikike. Ọ bụghị dị ka ndị ozizi iwu ha.
Kekọrịta
MATIU 7 BIU