MATIU 7:27 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 7:27 IGBOB (Bible Nso)
miri we zo, osimiri ru kwa, ifufe fe kwa, we tikwasi ulo ahu; o we da: ọdida-ya di kwa uku.
Kekọrịta
MATIU 7 IGBOBMATIU 7:27 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ngwangwa mmiri zoro, idee mmiri sọkwara, ifufe fesikwara ike tie nʼụlọ ahụ, ụlọ ahụ dara daruo ala. Ọdịda ya dị ukwuu.”
Kekọrịta
MATIU 7 BIU