Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

MATIU 7:26 - Compare All Versions

MATIU 7:26 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ma ndị niile nụrụ okwu ndị a, ma lefuru ha anya, bụ ndị nzuzu. Ha dị ka nwoke wuru ụlọ ya nʼelu aja.

MATIU 7:26 IGBOB (Bible Nso)

Ma onye ọ bula nke nānu okwum ndia, ma ọ dighi-eme ha, agēji ya tuyere nwoke nke bu onye-nzuzu, onye wuru ulo-ya n'elu ájá