MATIU 7:25 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 7:25 IGBOB (Bible Nso)
miri we zo, osimiri ru kwa, ifufe fe kwa, we makwasi ulo ahu; ma ọ dagh: n'ihi na atọrọ ntọ-ala-ya n'elu oké nkume ahu.
Kekọrịta
MATIU 7 IGBOBMATIU 7:25 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mmiri zosikwara ike nʼelu ụlọ ahụ, idee mmiri sọkwara, tie nʼụlọ ahụ. Ifufe siri ike fekwara, ma ụlọ ahụ adaghị. Nʼihi na e wuru ntọala ya nʼelu oke nkume.
Kekọrịta
MATIU 7 BIU