Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

MATIU 7:22 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 7:22 IGBOB (Bible Nso)

Ọtutu madu gāsim n'ubọchi ahu, Onye-nwe-ayi, Onye-nwe-ayi, àyi jiri aha-Gi bu amuma, àyi jiri kwa aha-Gi chupu ndi-mọ ọjọ, àyi jiri kwa aha-Gi lu ọtutu ọlu di ike?

Kekọrịta
MATIU 7 IGBOB

MATIU 7:22 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Nʼụbọchị ahụ, ọtụtụ ndị mmadụ ga-asị m, ‘Onyenwe anyị, Onyenwe anyị, ọ bụ na anyị ejighị aha gị buo amụma, jiri aha gị chụpụ mmụọ ọjọọ, ma jirikwa aha gị ruo ọtụtụ ọrụ ebube?’

Kekọrịta
MATIU 7 BIU