MATIU 7:2 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 7:2 IGBOB (Bible Nso)
N'ihi na ikpé unu ji kpe ka agēji kpe unu: ọ bu kwa ihe unu ji tù ihe ka agēji tùru unu.
Kesaa
MATIU 7 IGBOBMATIU 7:2 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi na a ga-ekpe unu ikpe dịka unu si kpee ndị ọzọ. Ọ bụkwa ihe unu ji tụọrọ ndị ọzọ ka a ga-eji tụọrọ unu.
Kesaa
MATIU 7 BIU