Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

MATIU 7:16 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 7:16 IGBOB (Bible Nso)

Unu gēsite na nkpuru-ha mazu ha. Màdu nēkpokọputa nkpuru-vine n'ogwu, ma-obu fig n'uké?

Kekọrịta
MATIU 7 IGBOB

MATIU 7:16 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

A ga-esite na mkpụrụ ha mata ndị ha bụ. Ndị mmadụ ọ na-esite nʼosisi ogwu dị nʼọhịa ghọta mkpụrụ osisi grepu, ka ha na-esite nʼosisi uke gbara nʼọhịa ghọta mkpụrụ fiig?

Kekọrịta
MATIU 7 BIU