MATIU 6:6
MATIU 6:6 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Kama, mgbe unu chọrọ ikpe ekpere, baanụ nʼime ime ụlọ unu. Mechiekwanụ ụzọ unu, kpọkuonụ Nna unu nʼekpere na nzuzo. Mgbe ahụ Nna unu, onye na-ahụ ihe e mere na nzuzo, ga-enye unu ụgwọ ọrụ unu.
Kesaa
Gụọ MATIU 6