MATIU 6:31 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 6:31 IGBOB (Bible Nso)
Ya mere, unu echeb͕ula onwe-unu, si, Gini ka ayi gēri? ma-ọbu, Gini ka ayi gāṅu? ma-ọbu, Gini ka agēji b͕okwasi ayi?
Kekọrịta
MATIU 6 IGBOBMATIU 6:31 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi nke a, unu echegbukwala onwe unu na-asị, ‘Gịnị ka anyị ga-eri?’ maọbụ, ‘Gịnị ka anyị ga-aṅụ?’ maọbụ, ‘Gịnịkwa ka anyị ga-eyi?’
Kekọrịta
MATIU 6 BIU