MATIU 6:28 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 6:28 IGBOB (Bible Nso)
Gini mere unu nēcheb͕u kwa onwe-unu nye uwe-oyiyi? Ribanu urodi nke ubi ámá, otú ha nētó etó; ha adọb͕ughi onwe-ha n'ọlu, ha atughi kwa ogho
Kekọrịta
MATIU 6 IGBOBMATIU 6:28 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Gịnị mekwaranụ unu ji na-anọ nʼechiche oge niile maka uwe? Leenụ okoko osisi nke ọhịa. Ha adịghị arụ ọrụ maọbụ dọgbuo onwe ha nʼọrụ.
Kekọrịta
MATIU 6 BIU