Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

MATIU 5:9 - Compare All Versions

MATIU 5:9 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ngọzị na-adịrị ndị na-eme ka udo dị nʼetiti mmadụ na ibe ya, nʼihi na a ga-akpọ ha ụmụ Chineke.

MATIU 5:9 IGBOB (Bible Nso)

Ngọzi nādiri ndi nēme ka madu na ibe-ha di n'udo: n'ihi na ndi ahu ka agākpọ umu Chineke.