Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

MATIU 5:8-9 - Compare All Versions

MATIU 5:8-9 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ngọzị na-adịrị ndị dị ọcha nʼobi, nʼihi na ha ga-ahụ Chineke anya. Ngọzị na-adịrị ndị na-eme ka udo dị nʼetiti mmadụ na ibe ya, nʼihi na a ga-akpọ ha ụmụ Chineke.

MATIU 5:8-9 IGBOB (Bible Nso)

Ngọzi nādiri ndi di ọcha n'obi: n'ihi na ndi ahu gāhu Chineke. Ngọzi nādiri ndi nēme ka madu na ibe-ha di n'udo: n'ihi na ndi ahu ka agākpọ umu Chineke.