MATIU 5:46 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 5:46 IGBOB (Bible Nso)
N'ihi na ùnu nwere ugwọ-ọlu gini, ma ọ buru na unu huru ndi ahu n'anya, bú ndi nāhu unu n'anya? ọbuná ndi-ọna-utu, hà adighi-eme otù ihe ahu?
Kesaa
MATIU 5 IGBOBMATIU 5:46 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụrụ naanị ndị hụrụ unu nʼanya ka unu na-ahụ nʼanya, gịnị ga-abụ ụgwọ ọrụ unu? Ọ bụladị ndị ọna ụtụ na-emekwa otu a.
Kesaa
MATIU 5 BIU