Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

MATIU 5:42 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 5:42 IGBOB (Bible Nso)

Nye onye nāriọ gi, ab͕akuta-kwa-la ya azú, bú onye nāchọ ka i binye ya ihe.

Kekọrịta
MATIU 5 IGBOB

MATIU 5:42 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Nye onye ọbụla rịọrọ gị ihe. Achụghachikwala ndị na-abịa ka i binye ha ego.

Kekọrịta
MATIU 5 BIU