Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

MATIU 5:40 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 5:40 IGBOB (Bible Nso)

Ma ọ buru na onye ọ bula nāchọ ka gi na ya je ikpé, ka o we nara gi uwe-ime-gi, rapu-kwa-ra ya oké uwe-gi.

Kekọrịta
MATIU 5 IGBOB

MATIU 5:40 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ọ bụrụ na mmadụ agbaa gị akwụkwọ nʼụlọikpe, ka ọ nara gị uwe ime gị, nyekwa ya uwe nke elu gị.

Kekọrịta
MATIU 5 BIU