Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

MATIU 5:35 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 5:35 IGBOB (Bible Nso)

eji-kwa-la ala, n'ihi na ọ bu ihe-nb͕akwasi-ukwu nke ukwu-Ya; aṅukwala iyí n'ebe Jerusalem di, n'ihi na ọ bu obodo nke Eze uku ahu.

Kekọrịta
MATIU 5 IGBOB

MATIU 5:35 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ejikwala ụwa aṅụ iyi nʼihi na ụwa bụ ebe mgbakwasị ụkwụ ya. Ejikwala Jerusalem aṅụ iyi nʼihi na ọ bụ obodo Eze ukwu ahụ.

Kekọrịta
MATIU 5 BIU