MATIU 5:33 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 5:33 IGBOB (Bible Nso)
Ọzọ kwa, unu nuru na agwara ndi-ochie, si, Aṅula iyí ugha, kama nyeghachi Onye-nwe-ayi ihe nile i ṅuru n'iyí
Kekọrịta
MATIU 5 IGBOBMATIU 5:33 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Ọzọkwa, unu nụrụ na a gwara ndị mmadụ nʼoge gara aga sị, ‘Aṅụla iyi ụgha, kama mezuo ihe niile unu ṅụrụ nʼiyi nye Onyenwe anyị.’
Kekọrịta
MATIU 5 BIU