Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

MATIU 5:31 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 5:31 IGBOB (Bible Nso)

Ekwu-kwa-ra, si, Nwoke ọ bula nke gārapu nwunye-ya, ya nye ya akwukwọ nkewa

Kekọrịta
MATIU 5 IGBOB

MATIU 5:31 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

“E kwukwara sị, ‘Onye ọbụla chọrọ ịgbara nwunye ya alụkwaghị m, ga-ebu ụzọ dee akwụkwọ alụkwaghị m nye nwunye ya.’

Kekọrịta
MATIU 5 BIU