Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

MATIU 5:25 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 5:25 IGBOB (Bible Nso)

Me ka gi na onye nēkuru gi ga ikpé me eyì ọsọsọ, mb͕e gi na ya nọ n'uzọ; ka onye ahu nēkuru gi ga ikpe we ghara irara gi nye n'aka onye-ikpe ma eleghi anya, onye ikpe arara kwa gi nye n'aka onye nēje ozi, ewe tubà gi n'ulo-nkpọrọ.

Kekọrịta
MATIU 5 IGBOB

MATIU 5:25 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

“Mee ọsịịsọ ka gị na onye kpọ gị eje ụlọ ikpe kpezie, mgbe ọ na-eburubeghị ikpe gị na ya jee nʼaka ọkaikpe, onye ga-enyefe gị nʼaka ndị nche, ma eleghị anya etinye gị nʼụlọ mkpọrọ.

Kekọrịta
MATIU 5 BIU