Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

MATIU 5:23 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 5:23 IGBOB (Bible Nso)

Ya mere ọ buru na i nēche onyinye-gi n'iru Chineke n'ebe-ichu-àjà, i we cheta n'ebe ahu na nwa-nne-gi nwere ihe megide gi

MATIU 5:23 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

“Ya mere, ọ bụrụ na ị gaa inye onyinye gị nʼebe ịchụ aja, ma cheta nʼebe ahụ na gị na nwanne gị adịghị nʼudo