MATIU 5:21 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 5:21 IGBOB (Bible Nso)
Unu nuru na agwara ndi-ochie, si, Eb͕ula madu; ma onye ọ bula nke b͕uru madu gēnye onwe-ya n'aka ikpé
Kekọrịta
MATIU 5 IGBOBMATIU 5:21 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Unu nụrụ na-agwara ndị mmadụ nʼoge gara aga, sị, ‘Onye egbula mmadụ, onye ọbụla gburu mmadụ a ga-ekpe ya ikpe.’
Kekọrịta
MATIU 5 BIU