Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

MATIU 4:5 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 4:5 IGBOB (Bible Nso)

Mb͕e ahu ekwensu kuru Ya bà n'obodo nsọ; o we guzo Ya n'elu akuku ulo uku Chineke

Kekọrịta
MATIU 4 IGBOB

MATIU 4:5 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Mgbe ahụ, ekwensu duuru ya baa nʼobodo nsọ ahụ, mee ka o guzo nʼebe dịkarịsịrị elu nke ụlọnsọ ukwu

Kekọrịta
MATIU 4 BIU