Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

MATIU 4:21 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 4:21 IGBOB (Bible Nso)

O we si n'ebe ahu ga, hu umu-nne abua ọzọ, Jemes nwa Zebedi, na Jọn nwa-nne-ya, nime ub͕ọ-ha, ha na nna-ha Zebedi, nēkezi ihe ha ji eb͕u azù; O we kpọ ha.

Kekọrịta
MATIU 4 IGBOB

MATIU 4:21 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Mgbe ọ gara nʼihu nke nta, ọ hụrụ ụmụnne abụọ ọzọ, Jemis nwa Zebedi na Jọn nwanne ya, ebe ha na nna ha Zebedi nọ nʼime ụgbọ mmiri na-ekezi ụgbụ azụ ha. Ọ kpọkwara ha

Kekọrịta
MATIU 4 BIU