MATIU 4:19-20 - Compare All Versions
MATIU 4:19-20 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ sịrị ha, “Bịanụ soro m. Aga m eme unu ndị ọkụ na-akụta mmadụ.” Ha hapụrụ ụgbụ azụ ha otu mgbe ahụ soro ya.
Kesaa
MATIU 4 BIUMATIU 4:19-20 IGBOB (Bible Nso)
O we si ha, Bianu som n'azu, M'gēme unu ndi-ọkù nākuta madu. Ngwa ngwa ha we rapu ihe nile ha ji eb͕u azù, so Ya.
Kesaa
MATIU 4 IGBOB