Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

MATIU 4:18 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 4:18 IGBOB (Bible Nso)

Ma mb͕e Ọ nējeghari n'usọ oké osimiri Galili, Ọ huru umu-nne abua, Saimon nke anākpọ Pita, na Andru nwa-nne-ya, ka ha nāwuye ub͕u n'oké osimiri; n'ihi na ha bu ndi-ọkù.

Kekọrịta
MATIU 4 IGBOB

MATIU 4:18 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ma mgbe Jisọs na-agafe nʼakụkụ osimiri Galili, ọ hụrụ ụmụnne abụọ, Saimọn onye a na-akpọ Pita, na Andru nwanne ya, ndị ọrụ ha bụ ịkụ azụ, ebe ha nọ nʼụgbọ mmiri na-akụ azụ.

Kekọrịta
MATIU 4 BIU