Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

MATIU 4:1-2 - Compare All Versions

MATIU 4:1-2 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Emesịa, Mmụọ Nsọ duuru Jisọs baa nʼọzara ka ekwensu nwaa ya ọnwụnwa. Mgbe o busiri ọnụ iri ụbọchị anọ ehihie na abalị, agụụ gụrụ ya nke ukwuu.

MATIU 4:1-2 IGBOB (Bible Nso)

Mb͕e ahu Mọ Nsọ duru Jisus rigo n'ọhia ka ekwensu we nwa Ya. Mb͕e O busiri ọnu ọgu ubọchi abua ehihie na abali, emesia agu guru Ya.