MATIU 3:7 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 3:7 IGBOB (Bible Nso)
Ma mb͕e ọ huru ọtutu madu nime ndi-Farisi na ndi-Sadusi ka ha nābia baptism-ya, ọ siri ha, Unu umu nke aju-ala, ònye gosiri unu ka unu b͕anari iwe gaje ibia?
Kekọrịta
MATIU 3 IGBOBMATIU 3:7 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma mgbe ọhụrụ ọtụtụ ndị Farisii na ndị Sadusii ka ha na-abịa ka e mee ha baptizim, ọ sịrị ha, “Unu ụmụ ajụala, onye dọrọ unu aka na ntị sị unu gbanarị ọnụma nke na-abịa?
Kekọrịta
MATIU 3 BIU