Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

MATIU 3:5 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 3:5 IGBOB (Bible Nso)

Mb͕e ahu Jerusalem, na Judia nile, na ala nile di Jọdan buruburu, nāpukuru ya

Kekọrịta
MATIU 3 IGBOB

MATIU 3:5 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Nʼoge ahụ, ndị mmadụ sitere Jerusalem, na Judịa niile, nʼala niile dị Jọdan gburugburu, na-apụkwuru ya.

Kekọrịta
MATIU 3 BIU